17/07/2025
Tata bu ncheta omumu onye isi anyi na Igbo Gospel.
Ụbọchị ọmụmụ ọma, onye isi oche nke Igbo Gospel! Anyị na-ekpe ekpere ka Chineke gbaghee ụzọ dị ọhụrụ n’ime ndụ gị, mee ka ị too, nwee ngọzi, ego na udo. Anyị hụrụ gị n’anya onye isi.