Centre for Igbo Arts and Culture, CIAC, Abuja

Centre for Igbo Arts and Culture, CIAC, Abuja Promoting and Preserving Igbo Arts and Culture...We are committed to saving the Igbo Identity for posterity!

Ụlọ Ọrụ na-akwalite Nka na Omenala NdịIgbo na-agbakwa mbọ ịhụ na Asụsụ Igbo, bụ njirimara anyị agaghị anwụ. Ụmụ Igbo kulienu na chi abọọla!!!

ASUSU IGBO AMAKA, NA-ASU YA MGBE NIILE
09/05/2022

ASUSU IGBO AMAKA, NA-ASU YA MGBE NIILE

13/03/2020

THE IGBOMAN
The Igbos have never been the problem with Nigeria or
wherever they find themselves.
This is not ethnic jingoism or
bigotry.
The Igbos will never foment troubles where they are
because they know that "Isi Kote Ebu, Ogbaa Ya" They also
know deep in their hearts that "Ife Onye Metalu, Obulu."
The Igbos will never kill others to live because they believe
that "Ndu bu Isi" Yes, murder or "Igbu Ochu" is one of the most
despicable crimes amongst the Igbos.
The Igbos believe that
once you are alive, there is always a way left to succeed.
The
"Igba Mbo" is perhaps the best gift of the Igboman.
Yes, the Igbos struggle to make it in life.
They are industrious,
assiduous & sedulous.
The Igbos also believe in helping one
another. That's why you hear "Onye Aghana Nwanne Ya."
There is also no lateness in making it in life amongst the Igbos
because "Ebe Onye Oso Ruru, Onye Ije Geru" and Uwa Mgbede
Ka Mma" Igbo businessmen are scattered all over the world.
Wherever they are, they make their homes, building houses &
gentrifying districts.
For most lgbos, "Ala bu Otu." Igbos are
liberal, accommodating & very friendly to foreigners.
This is
because they are themselves scattered all over the world as
immigrants.
Na Lagos, Ndi Igbo n'agba oso ahia, Igbo n'ere gala na go
slow, Igbo n'aru conductor, umu Igbo bu importers buru
manufacturers, Igbo no into clearing and forwarding, Igbo n'esi
nri, umunna n'ere motor parts, Igbo n'aru police na oru aka.
Ndi Igbo adiro selective with jobs maka na onye ruo, orie.
But the Igbos will never take your lands or countries from you.
The Igboman thinks about his native home.
Yes, you will never
provide him with "akpu", bitter leaves soup, palm wine, isi ewu
& other scrumptious dishes he misses at Igboland.
While living
in your country or State, never you imagine the Igbo is not
thinking about his village.
My friend, he does that every day.
Where ever the Igbos ubicate, their hearts are not far from
their native homes.
Stop killing the Igbos.
They will only make their money & go
back to their land.
And they know how to make legitimate
money.
Yes, where you see nothing, the Igbos with their gimlet
eyes see "Ego."
So when next you meet an Igboman, ask him "Nna, how far?"
If you are lucky & he had done a successful business deal, he
might just take you out for lunch. Yes, the Igbos like sharing.
On the other hand, if business is low, he will tell you the
normal clichés... "Obodo bu Igwe" or Ife an'eme Adiro Easy" or
"Ogbogu di tight."
Look at his face closely as he laments.
You will see no signs of defeatism. Mind you, he might just be
carrying 1Million naira in his pockets.
Just that the money had
already been budgeted for... "Sontin...es!!!"
Daalu.

13/03/2020

Can anyone kill Igbo Spirit?

04/03/2020

Pregnancy Care: Ihe Iri ụmụwaanyị dị ime ekwesighi ime
Nwaanyị lụọ dị, ihe ọzọ ụwa na-atụ anya ya bụ afọ ime. Nke a bụ maka na nwa bụ ihe ọṅụ nye ezinaụlọ ọbụla ọ batara n’ime ya.
Ngwa chọrọ mmanya juru oyi, nọrọ ala ka i gere ihe a na-ekwụ maka ụmụnwaanyị di ime n’ekwesighị ime maka ngaramara.
1: Inụ ọgwụ
Nwaanyị dị ime ekwesịghị ịnụ ọgwụ ọbụla belụsọ nke dọkịta ya tuziri ya.
2: Mmanya na-aba n'anya
Dọkịta kwuru na nwaanyi dị ime ekwesighị ịṅụ mmanya na-aba n'anya.
3: Gbara 'Akpoola' ọsọ
Nwaanyị dị ime ekwesighị na-eyi akpoola ya bụ akpụkpụ ụkwụ gbanitere elu. Dọkịta kwuru na nke a nwereike ịkwatụ nwaanyị dị ime ma metụta nwa o bu n'afọ n'uzọ na adịghị mma.
4: Ilụ Ọgụ
Nwaanyị dị ime ekwesịghị ilụ ọgụ.
Dọkịta kwuru na atụmaatụ nwereike ibute ọnwụ nne na nwa. Ọ mara atụ akụkọ mere eme ebe otu nwaanyị dị ime nwụrụ maka na nwa ya nwoke torola eto kụrụ ya aka n'afọ . Nke a metụtara akpa ebe nwa nọ nke mere ka ọbara gbagbuo nwaanyị ahụ.
5: Njem tere aka
Dọkịta kwuru na nwaanyị dị ime gafegoro ọnwa asaa ekwesighị ime njem tere aka.
Nke a bụ makana ime nwereike imewe ya n'ụzọ. Kedụ ihe ọ ga-eme?

6: Ise anwụrụ
Nke a adabaghị ma ncha. Dọkịta kwuru na anwụrụ ọkụ nwereike imetụta ụbụrụ nwa e bu n'afọ.
7: Imado afọ n'ala
Onye na-eme nke a? I chọrọ igbu nwa na-abịa ụwa?
Dọkịta kwuru na ọnọdụ ndina kachara nwaanyị dị ime mma bụ idina n'akụkụ k**a ichewe afo ime ihu elu maọbụ mado ya n'ala.
8: Iri nri ahụ gị anabataghị
Nwaanyị di ime kwesiri iri nri ahụ ya nakwa nwa o bu n'afọ nabatara.
O rie nri ahụ ya anabaghị, ọ ga na-agbọ sọsọ agbọ. Nke nwereike na-ebutere ya ike ogwụgwụ.
9: Egwuregwu ụfodụ na-adịghị mma
Ọ bụghị mmeghariahụ (exercise) ka nwaanyị dị ime kwesiri i na-eme.
I ma atụ, dọkịta kwuru na ọdịghị ka nwaanyị dị ime na-agba ọsọ ima aka ma ọ bụ asọmpị.
10: Nsori
Dọkịta kwuru na ọ bụrụ na nwaanyị di ime anaghị enwe ọpụpụ nwa (miscarriage), nsori na-adị mma.
Ma na ọ dụkwara ọdụ ka ụmụnwaanyị di ime kwụsị nsori tupu izu ụka anọ ha ga-eji mụọ nwa.

25/02/2020

Heat in Nigeria: Etu ị ga-esi gbanahụ ọrịa ndị a okpomọkụ na-ebute
Oke okpomọkụ nwereike ibutere gị ọtụtụ ọrịa, ya ka o ji dị mma ka ịmata ọrịa ndị a ma chekwa onwe gị nkeọma.
Kamgbe izuụka a ka ụmụ Naịjirịa na-eti mkpu na okpomọku na-eme ha ịwa mana lee ọrịa dị iche iche ya bụ ọnọdụ nwereike ibunye gị.
Ọrịa okpomọkụ na-ebute gụnyere ndị a:
Ọrịa meningitis
Ihe nhakasị n'ahụ na-acha uhie uhie (Rashes)
oke igbapụta mmiri si n'ahụ na oke okpomọkụ(Heat exhaustion)
Ọdịda n'ike okpomọkụ na-ebute (Heat fainting)
Okpomọkụ na-ericha mmiri niile dị n'ahụ mmadụ. Nke a nwereike igbu mmadụ maọbụrụ na ọgwụgwọ abịaghị ọsịsọ.
Kedụ ka ị ga-esi chekwa onwe gị ugbua ebe niile na-apụ ọkụ?
Gbaara ebe ọbụla oke okopomọkụ dị ọsọ
Na-aṅụ mmiri mgbe ọbụla
Yiri uwe nwereike ikpuchi gị maka oke okpomọkụ ịmetụta ahụ gị
Kpuru okpu maọbụ ugegbe anya maọbụrụ na ị na-agakarị n'anwụ maọbụ na ị na-arụkarị ọrụ n'okpuru anwụ

21/02/2020

Indigenous Language Matter for Development, Peace Building, and Reconciliation.
As we join the rest of the world to celebrate the 2020 International Mother Language Day on this 21st day of February 2020, the Centre for Igbo Arts and Culture (CIAC) has pointed out that Languages, being the instruments of identity, communication, social integration, education and development, are of strategic importance for people and planet. Yet, due to globalization processes, they are increasingly under threat, or disappearing altogether. When languages fade, so does the world's rich tapestry of cultural diversity. Opportunities, traditions, memory, unique modes of thinking and expression — valuable resources for ensuring a better future — are also lost.
The Centre noted that at least 43% of the estimated 6000 languages spoken in the world are endangered. Only a few hundred languages have genuinely been given a place in education systems and the public domain, and less than a hundred are used in the digital world.
CIAC noticed that every two weeks, a language disappears taking with it an entire cultural and intellectual heritage. Linguistic diversity is increasingly threatened as more and more languages disappear. Globally 40 per cent of the population does not have access to an education in a language they speak or understand. Nevertheless, progress is being made in mother tongue-based multilingual education with growing understanding of its importance, particularly in early schooling, and more commitment to its development in public life.
Example was given by the Centre’s Chairman Ezeani Sir Dr. J K Okoye, who said that China’s economic growth grew higher daily because they decided to use their indigenous language as tools of instructions in their schools from the early stage of their children’s education.

Looking into contemporary Nigeria, he agrees that it is easier for one who understands any of Nigeria indigenous languages to reside with the owners of the language more peacefully than one who does not. Indeed, when you talk about reconciling feuding communities, indigenous languages play huge roles. This promotes peaceful co-existence among people and enhances speedy development.

CIAC further points out that “we cannot be doing things the same way all the time and expect different results”. We have been using English (foreign) language in our schools since 1914 when we were amalgamated and called Nigeria, yet we have low developmental strides. Why can’t we go back to our God-given indigenous languages that would trigger accelerated development in our world.

The Chairman, Centre for Igbo Arts and Culture, (CIAC) Abuja, Ezeani Sir Dr. J. Kanayo Okoye therefore calls on the Federal Government to reconsider the proposal from various quarters to mandate that every Nigeria child is taught at least one Nigerian indigenous language from kindergarten to University. This he believes will improve our peaceful co-existence and our bolster developmental stride as a nation.

God Bless Nigeria

Ezeani Sir Dr. J. Kanayo Okoye.
Chairman.
Centre for Igbo Arts and Culture (CIAC) Abuja.

21/02/2020

MARA IHE Ị GA-EME MAKA CORONAVIRUS NAKWA LASSA
Kamgbe ọrịa coronavirus tịpụtara isi, o dosala ọtụtụ ndị mmadụ n'ọnọdụ nyocha ebe ha na ndị ọzọ anaghị enwe mmekọ.
Ụfọdụ n'ime ndị a bụ ndị buterela ọrịa a ebe ndị ọzọ ka na-enyocha ma ọrịa a onwereike igosipụta n'ahụ ha.
Ọ na-adịkarị ndị nọ n'ọnọdụa ka ụwa ọgwụla dịka nwata akwụkwọ Naịjirịa bi na Wuhan Chaịna ebe coronavirus malitere si kwuo.
Nwata akwụkwọ a bụ onye hụtara onwe ya n'ọnọdụ a kpọrọ 'House quarrantine' sị na ọ na-emetuta ya n'ụbụrụisi.
Kedụ ihe bụ ụzọ mgbapụta n'ọnọdụ a?
Otu onye dọkịta bụ Mcginger Ibeneme gwara NdịIgbo ụfọdụ ihe ndị hụrụ onwe ha n'ọnọdụ a ga-eme.
Ihe ha ga-eme gụnyere:
Dọkịta Ibeneme sị na onye dị etu a kwesịrị i na-emegharị ahụ kwa ụbọchị o tetere n'ụra ka ahụ ya na-esi ike.
Ọ gara n'ihu kwuo na onye ahụ ga-agba mbọ na-ezu ike nkeọma.
Onye ahụ ga na-eme ihe dịka ikiri TV, ịgụ akwụkwọ, ị pịị ekwentị ya bụ ihe ndị ga-akpọpụ uche ya n'ọrịa a.
Nke kachasị nke bụ na onye ahụ ga-enwe echiche ọma mara na ọnọdụ ọ nọ n'ime ya bụ nwa mgbe nta ka ọ ga-ebi.
Onye ahụ ga na-ege ntị n'akụkọ ka ọ mara etu ihe si a aga, ọ ga na-ekpe ekpere nakwa ime onwe ya obiụtọ.
Dọkịta Ibenema gara n'ihu kwuo ka onye dị etu a ghara ịhụta onwe ya dịka onye agbahapụrụ.
K**a ka ọ mara na ọ bụ maka ọ dị mma nke ya nakwa nke mba niile butere e ji tinye ya n'ọnọdụ ahụ.
Okwy Francis Idenyi
CIAC, Abuja

Compendium of Igbo Masquerades
11/02/2020

Compendium of Igbo Masquerades

06/01/2020
Ụlọọrụ anyị bụ Ụlọọrụ Nka na Omenala Igbo (CIAC) na anabata unu niile n’ime afọ ọhụrụ a bọ Afọ Puku Abụọ na iri Abụọ (Ye...
06/01/2020

Ụlọọrụ anyị bụ Ụlọọrụ Nka na Omenala Igbo (CIAC) na anabata unu niile n’ime afọ ọhụrụ a bọ Afọ Puku Abụọ na iri Abụọ (Year 2020). “Afọ Ngọzị n’elu Ngọzị”. Ya gaziere anyị o o o, iseeeeee.

Mama gives award to this pupil during CIAC's awards ceremony after the Igbo students' language  competition held in Abuj...
06/11/2019

Mama gives award to this pupil during CIAC's awards ceremony after the Igbo students' language competition held in Abuja recently.

06/11/2019
06/11/2019

Mama irrespective of her age supports the promotion of Igbo Language. You that is young is ashamed of speaking Igbo language thereby gradually losing your identity. What a tragedy! Be proud of Igbo language, it is your pride and identity.

Address

42 Tunis Street Wuse Zone 6. (beside Nigeria Press Council)
Abuja
P.O.BOX8703,GARKI,ABUJA.

Alerts

Be the first to know and let us send you an email when Centre for Igbo Arts and Culture, CIAC, Abuja posts news and promotions. Your email address will not be used for any other purpose, and you can unsubscribe at any time.

Contact The Practice

Send a message to Centre for Igbo Arts and Culture, CIAC, Abuja:

Share

Share on Facebook Share on Twitter Share on LinkedIn
Share on Pinterest Share on Reddit Share via Email
Share on WhatsApp Share on Instagram Share on Telegram

Our Story

Ụlọ Ọrụ Nka na Omenala Igbo (CIAC) na-akwalite Nka na Omenala NdịIgbo ma na-agbakwa mbọ ịhụ na Asụsụ Igbo, bụ njirimara anyị agaghị anwụ mpii. Ụmụ Igbo kulienu na chi abọọla!!!

Akara Ekwenti anyi agbanwela, ha bu ndia: 08114508120, 08162077762